1 Samuel 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ ọ na-arụ ọrụ n’obodo Kamel.+ Nwoke a bụkwa nnukwu mmadụ, o nwere puku atụrụ atọ na otu puku ewu; ọ na-akpacha ajị+ atụrụ ya n’obodo Kamel.
2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ ọ na-arụ ọrụ n’obodo Kamel.+ Nwoke a bụkwa nnukwu mmadụ, o nwere puku atụrụ atọ na otu puku ewu; ọ na-akpacha ajị+ atụrụ ya n’obodo Kamel.