2 Samuel 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọzọ,+ Jehova wesoro Izrel iwe dị ọkụ, mgbe otu onye kpaliri Devid imegide ha, sị: “Gaa, gụọ Izrel na Juda ọnụ.”+ 1 Ihe E Mere 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Joab wee nye Devid ọnụ ọgụgụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ; Izrel niile dị otu nde na otu narị puku ndị ikom na-ebu mma agha,+ Juda dịkwa narị puku anọ na iri puku ndị ikom asaa ndị na-ebu mma agha.
24 Ọzọ,+ Jehova wesoro Izrel iwe dị ọkụ, mgbe otu onye kpaliri Devid imegide ha, sị: “Gaa, gụọ Izrel na Juda ọnụ.”+
5 Joab wee nye Devid ọnụ ọgụgụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ; Izrel niile dị otu nde na otu narị puku ndị ikom na-ebu mma agha,+ Juda dịkwa narị puku anọ na iri puku ndị ikom asaa ndị na-ebu mma agha.