1 Ihe E Mere 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ime ụmụ Ịsaka,+ bụ́ ndị maara ihe oge nyere,+ iji mata ihe Izrel kwesịrị ime,+ e nwere narị ndị isi abụọ, ụmụnne ha niile na-erubere ha isi.
32 N’ime ụmụ Ịsaka,+ bụ́ ndị maara ihe oge nyere,+ iji mata ihe Izrel kwesịrị ime,+ e nwere narị ndị isi abụọ, ụmụnne ha niile na-erubere ha isi.