Ọnụ Ọgụgụ 26:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Benjamin,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Bila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Bila; ụmụ Ashbel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ashbel; ụmụ Ahaịram bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ahaịram; 1 Ihe E Mere 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Benjamin+ mụrụ Bila+ bụ́ ọkpara ya, Ashbel+ nwa ya nke abụọ na Ahara+ nwa ya nke atọ,
38 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Benjamin,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Bila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Bila; ụmụ Ashbel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ashbel; ụmụ Ahaịram bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ahaịram;