Jenesis 46:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ Bila+ na Bika+ na Ashbel, Gira+ na Neaman,+ Ihaị na Rọsh, Mọpim+ na Họpim+ na Ad. Ọnụ Ọgụgụ 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ụmụ Shefufam bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shufam; ụmụ Hufam+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hufam. 1 Ihe E Mere 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na Gira na Shefufan+ nakwa Huram.+
21 Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ Bila+ na Bika+ na Ashbel, Gira+ na Neaman,+ Ihaị na Rọsh, Mọpim+ na Họpim+ na Ad.