Ọnụ Ọgụgụ 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ebo Ifrem+ dị puku iri anọ na narị ise.+ Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.” Abụ Ọma 60:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase,+Ifrem bụkwa ebe e wusiri ike nke onye m mere onyeisi;Juda bụ mkpara nke onye m mere onye na-achị achị.+
17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”
7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase,+Ifrem bụkwa ebe e wusiri ike nke onye m mere onyeisi;Juda bụ mkpara nke onye m mere onye na-achị achị.+