Ọnụ Ọgụgụ 1:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ebo Asha dị puku iri anọ na otu na narị ise.+ Ọnụ Ọgụgụ 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị agha ya, bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, dị puku iri anọ na otu na narị ise.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ụmụ Asha.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri ise na atọ na narị anọ.+
47 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ụmụ Asha.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri ise na atọ na narị anọ.+