Nehemaya 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Akọb, Talmọn+ na ụmụnne ha, bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ otu narị na iri asaa na abụọ.
19 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Akọb, Talmọn+ na ụmụnne ha, bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ otu narị na iri asaa na abụọ.