1 Samuel 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ Jehova n’onwe ya ga-eme ya ihe;+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị ya ga-eru,+ o wee nwụọ, ma ọ bụ, ọ ga-aga agha,+ e wee laa ya n’iyi.+ 1 Samuel 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọgụ ahụ wee siere Sọl ike, ndị na-agba ụta wee mesịa hụ ya, ndị na-agba ụta wee merụọ ya ahụ́ nke ukwuu.+
10 Devid wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ Jehova n’onwe ya ga-eme ya ihe;+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị ya ga-eru,+ o wee nwụọ, ma ọ bụ, ọ ga-aga agha,+ e wee laa ya n’iyi.+
3 Ọgụ ahụ wee siere Sọl ike, ndị na-agba ụta wee mesịa hụ ya, ndị na-agba ụta wee merụọ ya ahụ́ nke ukwuu.+