Jenesis 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebreham wee gụọ nwa ya nwoke nke a mụụrụ ya, bụ́ onye Sera mụụrụ ya, Aịzik.+ Ndị Rom 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+
7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+