1 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ+ bụ́ ndị isi wee gbadaa n’oké nkume wee gakwuru Devid n’ọgba Adọlam,+ ka ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na ndagwurugwu Refeyim.+
15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ+ bụ́ ndị isi wee gbadaa n’oké nkume wee gakwuru Devid n’ọgba Adọlam,+ ka ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na ndagwurugwu Refeyim.+