Joshụa 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ozugbo ndị bu Igbe ahụ bịarutere Jọdan, ụkwụ ndị nchụàjà bụ́ ndị bu Igbe ahụ azọnyekwa n’ọnụ ọnụ mmiri (mmiri Jọdan na-etochi akụkụ ya niile+ n’ụbọchị niile n’oge owuwe ihe ubi),
15 ozugbo ndị bu Igbe ahụ bịarutere Jọdan, ụkwụ ndị nchụàjà bụ́ ndị bu Igbe ahụ azọnyekwa n’ọnụ ọnụ mmiri (mmiri Jọdan na-etochi akụkụ ya niile+ n’ụbọchị niile n’oge owuwe ihe ubi),