Jenesis 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma ụmụ ndị iko Ebreham mụụrụ ya, Ebreham nyere ha onyinye.+ O wee zipụ ha, mgbe ya onwe ya ka nọ ndụ, ka ha pụọ n’ebe Aịzik nọ+ gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ala Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+
6 ma ụmụ ndị iko Ebreham mụụrụ ya, Ebreham nyere ha onyinye.+ O wee zipụ ha, mgbe ya onwe ya ka nọ ndụ, ka ha pụọ n’ebe Aịzik nọ+ gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ala Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+