2 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+
10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+