Jenesis 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke mbụ wee pụta, ahụ́ ya dum na-acha ọbara ọbara ma dị ka uwe e ji ajị anụ mee;+ ha wee gụọ ya Isọ.+ Malakaị 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+
25 Nke mbụ wee pụta, ahụ́ ya dum na-acha ọbara ọbara ma dị ka uwe e ji ajị anụ mee;+ ha wee gụọ ya Isọ.+
3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+