1 Ndị Eze 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ozi ahụ nke gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Lee! Okwu ndị amụma na-agwa eze dịcha mma. Biko, ka okwu gị dịrị ka nke otu n’ime ha, kwuo ihe dị mma.”+
13 Onye ozi ahụ nke gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Lee! Okwu ndị amụma na-agwa eze dịcha mma. Biko, ka okwu gị dịrị ka nke otu n’ime ha, kwuo ihe dị mma.”+