2 Ihe E Mere 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Obi wee sie ya ike ịgbaso ụzọ+ Jehova. O wepụrụ ọbụna ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi ndị dị nsọ+ na Juda.
6 Obi wee sie ya ike ịgbaso ụzọ+ Jehova. O wepụrụ ọbụna ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi ndị dị nsọ+ na Juda.