2 Ihe E Mere 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye ọ bụla nke doziri obi ya+ ịchọ ezi Chineke, bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, ọ bụ ezie na o debeghị onwe ya ọcha maka ihe dị nsọ.”+ Ezra 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel.
19 onye ọ bụla nke doziri obi ya+ ịchọ ezi Chineke, bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, ọ bụ ezie na o debeghị onwe ya ọcha maka ihe dị nsọ.”+
10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel.