Jenesis 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ọ kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+
33 E mesịa, ọ kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+
20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+