16 “M wee nye ndị ikpe unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Mgbe unu na-anụrụ okwu ikpe n’etiti ụmụnne unu, kpeenụ ikpe n’ezi omume+ n’etiti mmadụ na nwanne ya ma ọ bụ n’etiti mmadụ na onye mbịarambịa+ ya na ya bi.
30 Apụghị m ime otu mkpụrụ ihe n’uche nke aka m; dị nnọọ ka m si anụ, otú ahụ ka m si ekpe ikpe; ihe m na-ekpe n’ikpe zikwara ezi,+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche nke m, kama ọ bụ uche+ onye zitere m.