2 Ihe E Mere 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, n’ihu ọgbakọ Izrel dum.+ O wee gbasapụ ọbụ aka ya.+ 2 Ihe E Mere 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya m+ ga-eghere oghe, ntị m+ ga-anụkwa ekpere e kpere n’ebe a.