1 Ndị Eze 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee jiri nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ+ na otu ahịrị ibé osisi sida wuo ogige ime ya.+ 2 Ihe E Mere 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee rụọ ogige+ maka ndị nchụàjà,+ rụọkwa nnukwu ogige+ nakwa ibo ụzọ maka nnukwu ogige ahụ, wee jiri ọla kọpa machie ibo ụzọ ha.
9 O wee rụọ ogige+ maka ndị nchụàjà,+ rụọkwa nnukwu ogige+ nakwa ibo ụzọ maka nnukwu ogige ahụ, wee jiri ọla kọpa machie ibo ụzọ ha.