1 Ndị Eze 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Mgbe ndị iro meriri ndị gị bụ́ Izrel,+ n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha ewee lọghachikwute gị+ n’ezie ma nọrọ n’ụlọ a too aha gị+ ma kpee ekpere+, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+
33 “Mgbe ndị iro meriri ndị gị bụ́ Izrel,+ n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha ewee lọghachikwute gị+ n’ezie ma nọrọ n’ụlọ a too aha gị+ ma kpee ekpere+, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+