2 Ihe E Mere 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo mgbe e mesịrị na ụmụ Moab+ na ụmụ Amọn,+ na ụfọdụ n’ime ụmụ Amọnim+ ha na ha so, bịara ibuso Jehọshafat agha.+
20 O wee ruo mgbe e mesịrị na ụmụ Moab+ na ụmụ Amọn,+ na ụfọdụ n’ime ụmụ Amọnim+ ha na ha so, bịara ibuso Jehọshafat agha.+