Aịzaya 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Site n’ịlọghachi na ịnọrọ nwayọọ, a ga-azọpụta unu. Unu ga-adị ike naanị site n’ịnọrọ jụụ na ịtụkwasị m obi.”+ Ma unu achọghị.+ Abụ Ákwá 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dị mma ka mmadụ gba nkịtị+ chere+ nzọpụta Jehova.+
15 N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Site n’ịlọghachi na ịnọrọ nwayọọ, a ga-azọpụta unu. Unu ga-adị ike naanị site n’ịnọrọ jụụ na ịtụkwasị m obi.”+ Ma unu achọghị.+