Abụ Ọma 68:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọbụna ndị eze nke ìgwè ndị agha dị iche iche na-agba ọsọ, ha na-agba ọsọ.+Nwaanyị nke nọ n’ụlọ na-esokwa eketa ihe a kwatara n’agha.+
12 Ọbụna ndị eze nke ìgwè ndị agha dị iche iche na-agba ọsọ, ha na-agba ọsọ.+Nwaanyị nke nọ n’ụlọ na-esokwa eketa ihe a kwatara n’agha.+