Ọpụpụ 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+ 2 Ndị Eze 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee chụrụ ha ruo Jọdan; ma, lee! ụzọ dum jupụtara n’uwe na arịa+ ndị Siria tụhapụrụ ka ha ji ọsọ ọsọ na-apụ.+ Ndị ozi ahụ wee lọghachi kọọrọ eze. Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+
35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+
15 Ha wee chụrụ ha ruo Jọdan; ma, lee! ụzọ dum jupụtara n’uwe na arịa+ ndị Siria tụhapụrụ ka ha ji ọsọ ọsọ na-apụ.+ Ndị ozi ahụ wee lọghachi kọọrọ eze.