Ọnụ Ọgụgụ 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ,+ ịfụ ha ga-abụrụ unu ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ niile unu. 1 Ihe E Mere 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 nakwa Shebanaya na Jọshafat na Netanel na Amesaị na Zekaraya na Benaya na Elịiza bụ́ ndị nchụàjà na-afụsi opi ike+ n’ihu igbe ezi Chineke, nakwa Obed-idọm na Jehaya bụ́ ndị na-eche Igbe ahụ nche. 2 Ihe E Mere 29:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị Livaị wee jiri ngwá egwú+ Devid guzoro, ndị nchụàjà jikwa opi+ guzoro.
8 Ọ bụ ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ,+ ịfụ ha ga-abụrụ unu ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ niile unu.
24 nakwa Shebanaya na Jọshafat na Netanel na Amesaị na Zekaraya na Benaya na Elịiza bụ́ ndị nchụàjà na-afụsi opi ike+ n’ihu igbe ezi Chineke, nakwa Obed-idọm na Jehaya bụ́ ndị na-eche Igbe ahụ nche.