1 Ndị Eze 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọmraị wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova ma mee ihe dị njọ karịa ndị niile bu ya ụzọ.+ 1 Ndị Eze 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.
33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.