Job 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye ọ bụla nke jụrụ igosi mmadụ ibe ya obiọma,*+Ya onwe ya agakwaghị atụ egwu Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ilu 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-eji ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọma,+ ihe ọjọọ agaghị apụ n’ụlọ ya.+
14 Onye ọ bụla nke jụrụ igosi mmadụ ibe ya obiọma,*+Ya onwe ya agakwaghị atụ egwu Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+