Levitikọs 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ sakwara eriri afọ ya na ụkwụ ya wee suree ha n’ọkụ n’elu anụ àjà nsure ọkụ ahụ, n’elu ebe ịchụàjà.+
14 Ọ sakwara eriri afọ ya na ụkwụ ya wee suree ha n’ọkụ n’elu anụ àjà nsure ọkụ ahụ, n’elu ebe ịchụàjà.+