25 O mekwara ebe ndị dị elu+ maka isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ n’obodo niile, ee, n’obodo niile dị na Juda. O wee kpasuo Jehova bụ́ Chineke nna nna ya hà iwe.+
25 n’ihi na ha ahapụwo m+ wee gaa na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ka ha wee jiri ọrụ aka ha niile+ kpasuo m iwe,+ ka m wee wụkwasị obodo a ọnụma m,+ a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’”+