Jeremaya 52:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọọrọ+ efere ukwu+ na ihe ịgụ ọkụ na ọkwá+ na ite na ihe ndọba oriọna+ na iko na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo mee+ na ndị nke e ji ezigbo ọlaọcha mee.+
19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọọrọ+ efere ukwu+ na ihe ịgụ ọkụ na ọkwá+ na ite na ihe ndọba oriọna+ na iko na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo mee+ na ndị nke e ji ezigbo ọlaọcha mee.+