Ọnụ Ọgụgụ 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gị na ụmụ gị ndị ikom na ụlọ nna gị ga-aza ajụjụ mgbe e mebiri iwu na-achị ebe nsọ ahụ,+ gị na ụmụ gị ndị ikom ga-azakwa ajụjụ mgbe e mebiri iwu na-achị ọrụ unu dị ka ndị nchụàjà.+
18 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gị na ụmụ gị ndị ikom na ụlọ nna gị ga-aza ajụjụ mgbe e mebiri iwu na-achị ebe nsọ ahụ,+ gị na ụmụ gị ndị ikom ga-azakwa ajụjụ mgbe e mebiri iwu na-achị ọrụ unu dị ka ndị nchụàjà.+