2 Ọ ga-ebikwasị aka n’isi+ anụ ahụ ọ na-achụ n’àjà, a ga-egbukwa ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.
15 Mozis wee gbuo ya,+ were ọbara ya+ ma jiri mkpịsị aka ya tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ gburugburu wee sachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie, ma ọ wụsara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà ahụ, ka o wee doo ya nsọ maka ikpuchi mmehie+ n’elu ya.