Ọpụpụ 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya, ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya.+ 2 Ihe E Mere 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọba ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe,+ ọ rụkwara otu narị ọkwá ọlaedo.
24 Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya, ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya.+
8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọba ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe,+ ọ rụkwara otu narị ọkwá ọlaedo.