Ọnụ Ọgụgụ 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na mkpụrụ obi+ emee ka nwoke ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu bụrụ onye na-adịghị ọcha, ma ọ bụ ya agaa njem dị anya, onye ahụ kwa ga-akwadebe àjà ememme ngabiga a na-emere Jehova.
10 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na mkpụrụ obi+ emee ka nwoke ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu bụrụ onye na-adịghị ọcha, ma ọ bụ ya agaa njem dị anya, onye ahụ kwa ga-akwadebe àjà ememme ngabiga a na-emere Jehova.