Abụ Ọma 47:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ Eze nke na-achị ụwa dum;+Bụkuonụ ya abụ olu ụtọ, jirinụ ezi uche mee ihe.+ Ilu 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-eto mmadụ n’ihi na ọnụ ya na-ekwu ihe ezi uche dị na ya,+ ma onye obi ya gbagọrọ agbagọ ka a ga-elelị.+
8 A ga-eto mmadụ n’ihi na ọnụ ya na-ekwu ihe ezi uche dị na ya,+ ma onye obi ya gbagọrọ agbagọ ka a ga-elelị.+