2 Samuel 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ikpeazụ, a kọọrọ Eze Devid, sị: “Jehova agọziwo ụlọ Obed-idọm na ihe niile o nwere, n’ihi igbe ezi Chineke.” Devid wee jiri ọṅụ gaa bupụta igbe ezi Chineke n’ụlọ Obed-idọm wee bugoo ya n’Obodo Devid.+ 2 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+
12 N’ikpeazụ, a kọọrọ Eze Devid, sị: “Jehova agọziwo ụlọ Obed-idọm na ihe niile o nwere, n’ihi igbe ezi Chineke.” Devid wee jiri ọṅụ gaa bupụta igbe ezi Chineke n’ụlọ Obed-idọm wee bugoo ya n’Obodo Devid.+
4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+