2 Ihe E Mere 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị a bụ ọrụ ha dị ka ụlọ ndị nna nna ha si dị: N’ime ndị si na Juda, bụ́ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha, e nwere Adna bụ́ onyeisi, o nwere narị puku ndị dimkpa atọ bụ́ ndị dike.+
14 Ndị a bụ ọrụ ha dị ka ụlọ ndị nna nna ha si dị: N’ime ndị si na Juda, bụ́ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha, e nwere Adna bụ́ onyeisi, o nwere narị puku ndị dimkpa atọ bụ́ ndị dike.+