2 Samuel 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na mgbe ndị bu+ igbe Jehova zọrọ nzọụkwụ isii, ọ chụrụ ehi na anụ mara abụba n’àjà ozugbo.+ 1 Ndị Eze 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Sọlọmọn na nzukọ Izrel dum ya na ha nọ, bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ, nọ n’ihu Igbe ahụ, na-achụ+ atụrụ na ehi n’àjà. A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.+
13 O wee ruo na mgbe ndị bu+ igbe Jehova zọrọ nzọụkwụ isii, ọ chụrụ ehi na anụ mara abụba n’àjà ozugbo.+
5 Eze Sọlọmọn na nzukọ Izrel dum ya na ha nọ, bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ, nọ n’ihu Igbe ahụ, na-achụ+ atụrụ na ehi n’àjà. A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.+