1 Ndị Eze 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ikpeazụ, ọ bịarutere Jeruselem ya na oké ìgwè mmadụ so ya,+ kamel+ ndị bu mmanụ bọlsọm+ na ọlaedo dị nnọọ ukwuu na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa; o wee bịakwute Sọlọmọn malite ịgwa ya ihe niile dị ya n’obi.+
2 N’ikpeazụ, ọ bịarutere Jeruselem ya na oké ìgwè mmadụ so ya,+ kamel+ ndị bu mmanụ bọlsọm+ na ọlaedo dị nnọọ ukwuu na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa; o wee bịakwute Sọlọmọn malite ịgwa ya ihe niile dị ya n’obi.+