2 Ihe E Mere 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, Hezekaya wedara onwe ya ala+ wee kwụsị ịdị mpako n’obi, ya na ndị bi na Jeruselem. Iwe Jehova abịakwasịghịkwa ha n’ụbọchị Hezekaya.+ Luk 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+ 1 Pita 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+
26 Otú ọ dị, Hezekaya wedara onwe ya ala+ wee kwụsị ịdị mpako n’obi, ya na ndị bi na Jeruselem. Iwe Jehova abịakwasịghịkwa ha n’ụbọchị Hezekaya.+
14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+