Ndị Ikpe 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe dị njọ n’anya Jehova,+ na-efekwa Bel.+ 2 Ihe E Mere 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee wughachi ebe ndị dị elu+ Hezekaya nna ya kwaturu,+ wukwaara Bel+ ebe ịchụàjà+ ma mee ogwe osisi ndị dị nsọ.+ O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+
3 O wee wughachi ebe ndị dị elu+ Hezekaya nna ya kwaturu,+ wukwaara Bel+ ebe ịchụàjà+ ma mee ogwe osisi ndị dị nsọ.+ O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+