1 Ihe E Mere 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ụfọdụ n’ime ụmụ ndị Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-edo n’usoro,+ ịkwadebe ya kwa ụbọchị izu ike.+ 2 Ihe E Mere 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị Livaị+ ndị si n’agbụrụ Kohat+ na ndị si n’agbụrụ Kora+ wee bilie jiri oké olu too Jehova bụ́ Chineke Izrel.+
32 Ụfọdụ n’ime ụmụ ndị Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-edo n’usoro,+ ịkwadebe ya kwa ụbọchị izu ike.+
19 Ndị Livaị+ ndị si n’agbụrụ Kohat+ na ndị si n’agbụrụ Kora+ wee bilie jiri oké olu too Jehova bụ́ Chineke Izrel.+