Diuterọnọmi 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ozugbo Mozis dechara iwu ndị a n’akwụkwọ ruo mgbe ha gwụchara,+ 2 Ndị Eze 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya.
8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya.