1 Ndị Eze 6:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 n’afọ nke iri na otu, n’ọnwa Bul, ya bụ, n’ọnwa nke asatọ, a rụchara+ ihe niile a na-arụ n’ụlọ ahụ nakwa ihe niile dị n’ụkpụrụ ya,+ ihe o ji wuo ya wee bụrụ afọ asaa. 2 Ihe E Mere 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị nchụàjà wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ ụlọ ahụ, n’Ebe Kasị Nsọ,+ n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+
38 n’afọ nke iri na otu, n’ọnwa Bul, ya bụ, n’ọnwa nke asatọ, a rụchara+ ihe niile a na-arụ n’ụlọ ahụ nakwa ihe niile dị n’ụkpụrụ ya,+ ihe o ji wuo ya wee bụrụ afọ asaa.
7 Ndị nchụàjà wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ ụlọ ahụ, n’Ebe Kasị Nsọ,+ n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+