Ọpụpụ 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ngwa ngwa ahụ, Mozis kpọrọ ndị okenye niile nke Izrel+ wee gwa ha, sị: “Kpụrụnụ ewu na atụrụ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, gbuokwanụ anụ ememme ngabiga.+ 2 Ihe E Mere 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, ha gburu anụ ememme ngabiga+ n’abalị iri na anọ n’ọnwa nke abụọ; ihere bịara ndị nchụàjà na ndị Livaị, ha wee doo onwe ha nsọ+ ma webata anụ àjà nsure ọkụ n’ụlọ Jehova.
21 Ngwa ngwa ahụ, Mozis kpọrọ ndị okenye niile nke Izrel+ wee gwa ha, sị: “Kpụrụnụ ewu na atụrụ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, gbuokwanụ anụ ememme ngabiga.+
15 E mesịa, ha gburu anụ ememme ngabiga+ n’abalị iri na anọ n’ọnwa nke abụọ; ihere bịara ndị nchụàjà na ndị Livaị, ha wee doo onwe ha nsọ+ ma webata anụ àjà nsure ọkụ n’ụlọ Jehova.