1 Ndị Eze 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn. 2 Ihe E Mere 34:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, Josaya wepụrụ ihe arụ+ niile dị n’ala niile nke ụmụ Izrel.+ O mekwara ka ndị niile nọ n’Izrel malite ije ozi, ya bụ, ijere Jehova bụ́ Chineke ha ozi. N’ụbọchị ya niile, ha akwụsịghị iso Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+
5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn.
33 E mesịa, Josaya wepụrụ ihe arụ+ niile dị n’ala niile nke ụmụ Izrel.+ O mekwara ka ndị niile nọ n’Izrel malite ije ozi, ya bụ, ijere Jehova bụ́ Chineke ha ozi. N’ụbọchị ya niile, ha akwụsịghị iso Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+