Ọnụ Ọgụgụ 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anyị onwe anyị ga-ejikere soro ná ndị na-ebu agha+ n’ihu ụmụ Izrel ruo mgbe ọ bụla anyị kpọgara ha n’obodo ha, ma ụmụntakịrị anyị ga-ebi n’obodo e wusiri ike ka ndị bi n’ala a ghara imetụ ha aka. Diuterọnọmi 28:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+ 2 Ndị Eze 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Mgbe akwụkwọ ozi a rutere unu aka, unu na ụmụ onyenwe unu nọ, ụgbọ agha na ịnyịnya+ na obodo e wusiri ike na ihe agha dịkwa n’aka unu. 2 Ihe E Mere 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee weghara obodo ndị e wusiri ike nke Juda+ ma mesịa rute Jeruselem.+
17 Ma anyị onwe anyị ga-ejikere soro ná ndị na-ebu agha+ n’ihu ụmụ Izrel ruo mgbe ọ bụla anyị kpọgara ha n’obodo ha, ma ụmụntakịrị anyị ga-ebi n’obodo e wusiri ike ka ndị bi n’ala a ghara imetụ ha aka.
52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+
2 “Mgbe akwụkwọ ozi a rutere unu aka, unu na ụmụ onyenwe unu nọ, ụgbọ agha na ịnyịnya+ na obodo e wusiri ike na ihe agha dịkwa n’aka unu.